‪Kolaboy - MEN [Official Video] X Aguero Banks X Highstarlavista Directive 8020 [3t22SgnsLxM]

Tag: #Directive 8020, #shai gilgeous-alexander, #vladimir guerrero jr., #ontario tornado warnings

@KolaboyOfficial - MEN x @aguerobanks1306 x @highstarlavista

Directed by Funk

Produced by Tripbeatz

Mixed and Mastered by Tripbeatz

MEN (Lyrics)

Odia

Buta

Kola

Kola boy

Onye Anwuru (seh)

Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n obi agu

Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju

Ifu ebe men n ese formation ka o suwelu ka a na-atu

Anya obara obaro anya n enu o jesus ka a na-afu

Jesus ka a na-afu

O result ka a na-achu

Jesus ka a na-afu

O result ka a na-achu

E needilom I sigi na dc vs kkr Odia ka kola o ibia ifu ya na Anya gi

Kam golukwa afia na onuasata ha asim na otegokwa The Hero anya gi

Men na trapu eke tinye alu e loose guardia boy okwa na akpa gi

And ogbe ga enye gi option ihe choose dependi na ihe na akpa gi

Esolom na ndi eji eke amaja

Before G Lock enwem maja

Before Bitcoin emem matters

Before this funds emem Pala

Before senior maintain aguo government anyigo ka anyi bombuwula Obama

Before anyi see canadian loud nime Ogbe anyi trap cha ghana

Anyi nona azu St. Pauls e sewaa since morning o Demons ka anyi na- achu

Everyday na ilu olu a adia afu anybody o jesus ka anyi na- afu

Aloba anyi kponyelu early pai pai sim why me o Dbanje ka oga aju

cos we put our money where our mouth is

asusu ego ka anyi na asu (ONYE ANWURU)

Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n obi agu

Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju

Ifu ebe men n ese formation ka o suwelu ka a na-atu

Anya obara obaro anya n enu o jesus ka a na-afu

Jesus ka a na-afu

O result ka a na-achu

Jesus ka a na-afu

O result ka a na-achu

Buta

Na iyi timber banye timber land

Guy aga etiche your timber

Ima akpo ginger men nwuga Limca

Men ga short your calendar

Nwoke bu ebube ebube

Ebubedike ka Pete Edochie

Nwoke nwe ezigbo omume

Men na achozim kanyi machie

Okwa iche na Thugbloc bu for ndi nwapa

Butuo

Till any chud the builder nwezie na isi aja

Onye nwete jam nwete Kola

Ndi nweru oku igbanye solar

Oburo Jesus power

O powerless power be guided in your antenna

Men chuba mgbada ka nchi na

Sopu aka enwe na larva

Ibeh my team Ill give you a deal

Stop psyching and all these egwuregwu

Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n obi agu

Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju

Ifu ebe men n ese formation ka o suwelu ka a na-atu

Anya obara obaro anya n enu o Jesus ka a na-afu

Jesus ka a na-afu

O steve kerr result ka a na-achu

Jesus ka a na-afu

O result ka a na-achu

Follow Kolaboy

Instagram:

X:

Facebook:

TikTok:

Listen to Kolaboy

Apple Music:

Spotify:

Amazon Music:

Deezer:

Tidal:

Boomplay:

Audiomack:

The official YouTube channel of Odia Records Limited artist Kolaboy. Subscribe for the latest music videos, performances, and more.

#Kolaboy #AgueroBanks #Highstarlavista #Men